Skip to content
The Believer's Library

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Numbers 17 OICB

Show OICB only
Verse × ×
1 Then our Father spoke to Moses, saying: Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya,
2 "Tell Eleazar son of Aaron the priest to take the censers from the burning coals and scatter the fire far off—they are holy. “Gwa ụmụ Izrel okwu, sitekwa nʼaka ha nata mkpanaka iri na abụọ otu mkpanaka nʼisi onyendu nke ebo ọbụla. Dekwasị aha onyendu ọbụla nʼahụ mkpanaka nke ya.
3 The censers of these men who sinned at the cost of their lives. Hammer them into plates to cover the altar—since they were presented before me and became holy—as a sign to the sons of Israel." Ma nʼelu mkpanaka Livayị dekwasị aha Erọn. A ga-enwe otu mkpanaka maka onyendu ebo ọbụla.
4 Eleazar the priest took the bronze censers that those who were burned had offered, then hammered them into a covering for the altar. Tinye mkpanaka ndị a niile nʼime ụlọ nzute, nʼihu Ihe Ama ahụ, ebe m na-ezute gị.
5 A reminder to Israel's sons that no outsider—not of Aaron's offspring—may approach to burn incense before our Father, so he wouldn't become like Korah and his company, as our Father told Aaron through Moses. Mkpanaka nke onye ahụ m họpụtara ga-ama ifuru ndụ. M ga-ewezugakwa ntamu niile nke ndị Izrel site nʼebe m nọ, bụ nke ha na-atamu megide unu.”
6 The next day the whole congregation of Israel's sons grumbled against Moses and Aaron: "You have killed the people of our Father." Ya mere, Mosis gwara ndị Izrel okwu ndị a. Ndị ndu ha nyere ya mkpanaka iri na abụọ, otu mkpanaka nʼisi otu onyeisi maka onyeisi ebo ha nʼotu nʼotu. Mkpanaka Erọn dịkwa nʼetiti nke ha.
7 When the assembly gathered against Moses and Aaron, they turned toward the tent of meeting, and the cloud covered the tent, and the glory of our Father appeared. Mosis chịịrị ha niile dozie ha nʼihu Onyenwe anyị nʼime ime ụlọ nzute Ihe Ama ahụ.
8 Then Moses and Aaron came to the front of the tent of meeting. Nʼechi ya, Mosis banyere nʼụlọ nzute Ihe Ama ahụ chọpụta na ọ bụghị naanị na mkpanaka Erọn, onye nọchitere anya ebo Livayị, amaala ifuru, kama na ọ waala okoko ma mịakwa mkpụrụ osisi chara acha a na-akpọ alụmọnd.
9 And our Father spoke to Moses, saying: Mgbe ahụ, Mosis sitere nʼihu Onyenwe anyị wepụta mkpanaka ndị ahụ niile gosi ha ndị Izrel niile. Ha hụrụ ha, ma nwoke ọbụla weghachiri mkpara osisi nke ya.
10 "Move away from this congregation so I can destroy them instantly." And they fell on their faces. Onyenwe anyị gwara Mosis sị, “Tinye mkpanaka Erọn nʼihu Ihe Ama ahụ, ka ọ dịgide nʼebe ahụ dịka ihe ama nye ndị nnupu isi. Nke a ga-eme ka ntamu ndị a megide m kwụsị, ka ha ghara ịnwụ.”
11 Moses told Aaron, "Take the censer, put fire on it from the altar, add incense, and rush it to the community to atone for them, for wrath has gone out from before our Father; the plague has begun." Ya mere, Mosis mezuru ihe niile dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu.
12 Aaron took it as Moses said, ran into the midst of the assembly—the plague had already begun among the people—burned the incense, and made atonement for the people. Ma ndị Izrel zara Mosis sị ya, “Ndị nwụrụ anwụ ka anyị bụ! Ofufu ka anyị furu. Nʼezie anyị bụ ndị furu efu.
13 And he stood between the dead and the living, and the plague was stopped. Onye ọbụla bịaruru nso ebe obibi Onyenwe anyị ga-anwụ. Anyị niile ga-anwụ?”
14 Those who died in the plague numbered 14,700, besides those who died over Korah. Not in this edition
15 Aaron returned to Moses at the entrance of the tent of meeting, for the plague had been stopped. Not in this edition
16 Then our Father spoke to Moses, saying: Not in this edition
17 "Speak to the sons of Israel and take from them a staff for each ancestral house—twelve staffs from all their leaders by ancestral house. Write each man's name on his staff. Not in this edition
18 Write Aaron's name on Levi's staff, for one staff per head of each ancestral house. Not in this edition
19 Place them in the tent of meeting before the testimony, where I meet with you. Not in this edition
20 The staff of the man I choose will sprout, and so I'll quiet before me the grumbles of Israel's sons who grumble against you." Not in this edition
21 Moses spoke to the Israelites, and each leader gave him a staff—one per leader per ancestral house, twelve staffs—with Aaron's staff among them. Not in this edition
22 And Moses placed the staffs before our Father in the tent of the testimony. Not in this edition
23 The next day Moses entered the tent of testimony and found Aaron's staff, for the house of Levi, had sprouted—budded, blossomed, and produced ripe almonds. Not in this edition
24 Moses brought all the staffs out from before our Father to all the sons of Israel; they looked, and each man took his own staff. Not in this edition
25 And our Father told Moses, "Put Aaron's staff back before the testimony, kept as a sign for the rebels, to end their grumbling against me, so they won't die." Not in this edition
26 And Moses did so; just as our Father had commanded him, so he did. Not in this edition
27 The sons of Israel said to Moses, "Look, we are dying, we are lost, all lost! Not in this edition
28 Anyone who comes near, who comes near our Father's tabernacle, dies. Will we all perish?" Not in this edition
FHB

Scripture from Father’s Heart Bible™. © 2026 Spirit Media Publishing, the imprint of Spirit Media Inc. All rights reserved. In Divine Voice™ Color, the words spoken by our Father show in blue, the words of the Son in red, and the words of the Spirit in purple.

OICB

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide.
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 · Creative Commons - Attribution-ShareAlike [CC BY-SA]