Skip to content
The Believer's Library

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

1 Chronicles 8 OICB

Show OICB only
Verse × ×
1 Benjamin fathered Bela his firstborn, Ashbel the second, Aharah the third, Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara,
2 Nohah the fourth, and Rapha the fifth. nke anọ Noha, na nke ise Rafa.
3 Bela had sons: Addar, Gera, Abihud, Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud,
4 Abishua, Naaman, Ahoah, Abishua, Neeman, Ahoa,
5 Gera, Shephuphan, and Huram. Gera, Shefufan na Huram.
6 These were Ehud's sons—clan heads over Geba's residents, exiled to Manahath: Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a:
7 Naaman, Ahijah, and Gera—Gera exiled them—and fathered Uzza and Ahihud. Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud.
8 Shaharaim fathered children in Moab's territory after sending away his wives Hushim and Baara. A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m.
9 By his wife Hodesh he fathered Jobab, Zibia, Mesha, Malcam, Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam,
10 Jeuz, Sachia, and Mirmah. These were his sons, heads of families. Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi.
11 By Hushim he fathered Abitub and Elpaal. Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal.
12 The sons of Elpaal: Eber, Misham, and Shemed, who built Ono and Lod with its surrounding towns, Elpaal mụrụ ndị a: Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu).
13 Beriah and Shema were family heads of Aijalon's residents; they drove out Gath's residents. Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ.
14 Ahio, Shashak, Jeremoth, Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot,
15 Zebadiah, Arad, Eder, Zebadaya, Arad, Eda,
16 Michael, Ishpah, and Joha were the sons of Beriah. Maikel, Ishpa na Joha, ndị a bụ ụmụ ndị ikom Beriya.
17 Zebadiah, Meshullam, Hizki, Heber, Zebadaya, Meshulam, Hizki, Heba,
18 Ishmerai, Izliah, and Jobab were the sons of Elpaal. Ishmerai, Izlaya na Jobab bụ ụmụ Elpaal.
19 Jakim, Zichri, Zabdi, Jakim, Zikri, Zabdi,
20 Elienai, Zillethai, Eliel, Elienai, Ziletai, Eliel,
21 Adaiah, Beraiah, and Shimrath were the sons of Shimei. Adaya, Beraya na Shimrat bụ ụmụ Shimei.
22 Ishpan, Eber, Eliel, Ishpan, Eba, Eliel,
23 Abdon, Zichri, Hanan, Abdon, Zikri, Hanan,
24 Hananiah, Elam, Anthothijah, Hananaya, Elam, Antotija,
25 Iphdeiah, and Penuel were the sons of Shashak. Ifdeya na Penuel bụ ụmụ ndị ikom Shashak.
26 Shamsherai, Shehariah, Athaliah, Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya,
27 Jaareshiah, Elijah, and Zichri were the sons of Jeroham. Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham.
28 These were family heads and chiefs, recorded in their genealogies; they lived in Jerusalem. Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.
29 In Gibeon lived the father of Gibeon, whose wife was named Maacah, Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka.
30 and his firstborn son was Abdon, then Zur, Kish, Baal, Nadab, Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
31 Gedor, Ahio, and Zecher. Gedoa, Ahio na Zeka
32 Mikloth fathered Shimeah. These too lived alongside their relatives in Jerusalem. na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem.
33 Ner fathered Kish, Kish fathered Saul, and Saul fathered Jonathan, Malchi-shua, Abinadab, and Eshbaal. Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.
34 The son of Jonathan was Merib-baal, and Merib-baal fathered Micah. Jonatan mụrụ nwa nwoke a na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka.
35 The sons of Micah: Pithon, Melech, Tarea, and Ahaz. Ụmụ Maịka mụrụ bụ, Piton, Melek, Tarea na Ehaz.
36 Ahaz fathered Jehoaddah, Jehoaddah fathered Alemeth, Azmaveth, and Zimri, and Zimri fathered Moza. Ehaz amụọ Jehoada nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.
37 Moza fathered Binea; Raphah was his son, Eleasah his son, Azel his son. Moza mụrụ Binea, nna Rafa, nna Eleasa, nna Azel.
38 Azel's six sons: Azrikam, Bocheru, Ishmael, Sheariah, Obadiah, Hanan—all sons of Azel. Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel.
39 The sons of Eshek his brother: Ulam his firstborn, Jeush the second, and Eliphelet the third. Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ: Ụlam, ọkpara ya na Jeush, na Elifelet.
40 Ulam's sons were mighty warriors, skilled archers, with many sons and grandsons—150 in all. All these were sons of Benjamin. Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150. Ha niile sikwa nʼebo Benjamin.
FHB

Scripture from Father’s Heart Bible™. © 2026 Spirit Media Publishing, the imprint of Spirit Media Inc. All rights reserved. In Divine Voice™ Color, the words spoken by our Father show in blue, the words of the Son in red, and the words of the Spirit in purple.

OICB

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide.
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 · Creative Commons - Attribution-ShareAlike [CC BY-SA]