Skip to content
The Believer's Library

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

1 Chronicles 3 OICB

Show OICB only
Verse × ×
1 David's sons born to him in Hebron: the firstborn Amnon, by Ahinoam of Jezreel; the second Daniel, by Abigail of Carmel; Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Devid, ndị amụụrụ ya mgbe ọ nọ na Hebrọn. Ọkpara ya bụ Amnọn, nke Ahinoam bụ nwanyị Jezril mụrụ. Nwa ya nke abụọ bụ Daniel, onye nne ya bụ Abigel onye Kamel.
2 third, Absalom son of Maacah, daughter of Talmai king of Geshur; fourth, Adonijah son of Haggith; Nke atọ bụ Absalọm, nwa Maaka, nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua. Nke anọ bụ Adonaịja, nwa nwoke Hagit
3 the fifth, Shephatiah, by Abital; the sixth, Ithream, by his wife Eglah. Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital. Nke isii bụ Itream, nke nwunye ya bụ Egla mụrụ.
4 Six were born to him in Hebron, where he reigned seven years and six months; in Jerusalem he reigned thirty-three years. Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii. Devid chịrị na Jerusalem iri afọ atọ na atọ.
5 Born to him in Jerusalem: Shimea, Shobab, Nathan, and Solomon—four by Bath-shua, daughter of Ammiel; Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ.
6 also Ibhar, Elishama, Eliphelet, Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua, Elifelet,
7 Nogah, Nepheg, Japhia, Noga, Nefeg, Jafia,
8 Elishama, Eliada, and Eliphelet—nine in all. Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ.
9 These were all David's sons, besides the sons of his concubines; Tamar was their sister. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.
10 Solomon's son was Rehoboam; Abijah his son, Asa his son, Jehoshaphat his son, Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam, na Abija, na Asa, na Jehoshafat,
11 Joram his son, Ahaziah his son, Joash his son, na Joram, na Ahazaya, na Joash,
12 Amaziah his son, Azariah his son, Jotham his son, na Amazaya, na Azaraya, na Jotam,
13 Ahaz his son, Hezekiah his son, Manasseh his son, na Ehaz, na Hezekaya, na Manase,
14 Amon his son, Josiah his son. na Amọn, na Josaya.
15 The sons of Josiah: the firstborn, Johanan; the second, Jehoiakim; the third, Zedekiah; the fourth, Shallum. Ụmụ ndị ikom Josaya: Johanan nwa mbụ ya, na Jehoiakim nwa ya nke abụọ, na Zedekaya nwa ya nke atọ, na Shalum nwa ya nke anọ.
16 The sons of Jehoiakim: Jeconiah his son, Zedekiah his son. Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a, Jehoiakin nwa ya, na Zedekaya.
17 The sons of Jeconiah, the captive: Shealtiel his son, Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha: Shealtiel, nwa ya,
18 Malchiram, Pedaiah, Shenazzar, Jekamiah, Hoshama, and Nedabiah. Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya.
19 Pedaiah's sons: Zerubbabel and Shimei. Zerubbabel's sons: Meshullam and Hananiah, and their sister Shelomith, Ụmụ ndị ikom Pedaya bụ Zerubabel na Shimei. Ụmụ ndị ikom Zerubabel bụ ndị a: Meshulam na Hananaya. Shelomit bụ nwanne ha nwanyị.
20 and Hashubah, Ohel, Berechiah, Hasadiah, and Jushab-hesed—five. E nwekwara ndị ikom ise ọzọ aha ha bụ Hashuba, Ohel, Berekaya, Hasadaya na Jushab-Hesed.
21 Sons of Hananiah: Pelatiah and Jeshaiah; sons of Rephaiah, sons of Arnan, sons of Obadiah, sons of Shecaniah. Ụmụ Hananaya mụrụ bụ Pelataya na Jeshaya. Jeshaya mụrụ Refaya; Refaya mụrụ Anan na Ọbadaya, Ọbadaya mụrụ Shekanaya.
22 Sons of Shecaniah: Shemaiah. Sons of Shemaiah: Hattush, Igal, Bariah, Neariah, and Shaphat—six. Ụmụ Shekanaya bụ ndị a: Shemaya na ụmụ ya ndị ikom: Hatush, Igal, Bariya, Nearaya na Shafat. Ha dị isii nʼọnụọgụgụ.
23 The sons of Neariah: Elioenai, Hizkiah, and Azrikam—three. Ụmụ Nearaya bụ ndị a, Elioenai, Hezekaya na Azrikam. Ha dị atọ nʼọnụọgụgụ.
24 The sons of Elioenai: Hodaviah, Eliashib, Pelaiah, Akkub, Johanan, Delaiah, and Anani—seven. Ndị Elioenai mụrụ bụ ndị a: Hodavaya, Eliashib, Pelaya, Akub, Johanan, Delaya na Ananị. Ha niile dị asaa nʼọnụọgụgụ.
FHB

Scripture from Father’s Heart Bible™. © 2026 Spirit Media Publishing, the imprint of Spirit Media Inc. All rights reserved. In Divine Voice™ Color, the words spoken by our Father show in blue, the words of the Son in red, and the words of the Spirit in purple.

OICB

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide.
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 · Creative Commons - Attribution-ShareAlike [CC BY-SA]