Skip to content
The Believer's Library

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

1 Chronicles 2 OICB

Show OICB only
Verse × ×
1 These were the sons of Israel: Reuben, Simeon, Levi, Judah, Issachar, and Zebulun, Izrel mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a: Ruben, Simiọn, Livayị, Juda, Isaka, na Zebụlọn,
2 Dan, Joseph, Benjamin, Naphtali, Gad, and Asher. Dan, Josef, Benjamin, Naftalị, Gad na Asha.
3 Judah's sons: Er, Onan, Shelah—three born to him by Shua's Canaanite daughter. Er, the firstborn, was evil in our Father's eyes, so he killed him. Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan. Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela. Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya.
4 Tamar, Judah's daughter-in-law, bore him Perez and Zerah. Judah had five sons in all. Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke. Ụmụ ndị nwoke niile Juda dị ise.
5 The sons of Perez: Hezron and Hamul. Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul.
6 The sons of Zerah: Zimri, Ethan, Heman, Calcol, and Dara—five of them in all. Zera mụrụ: Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ.
7 Carmi's son: Achar, Israel's troubler, who broke faith over the devoted things. Ekan nwa Kami, bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ.
8 The son of Ethan: Azariah. Etan mụrụ Azaraya.
9 The sons born to Hezron: Jerahmeel, Ram, and Chelubai. Hezrọn mụtara Jerameel, Ram na Kaleb.
10 Ram fathered Amminadab, and Amminadab fathered Nahshon, leader of the people of Judah. Ram mụrụ Aminadab, Aminadab amụọ Nashọn onyendu a maara ama na Juda.
11 Nahshon fathered Salma, and Salma fathered Boaz, Nashọn mụrụ Salma, Salma amụọ Boaz.
12 Boaz fathered Obed, and Obed fathered Jesse. Boaz amụta Obed, Obed amụọ Jesi.
13 Jesse fathered Eliab his firstborn, Abinadab the second, Shimea the third, Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ Eliab; nke abụọ bụ Abinadab, nke atọ bụ Shimea.
14 Nethanel the fourth, Raddai the fifth, Nke anọ bụ Netanel, nke ise bụ Radai,
15 Ozem the sixth, and David the seventh. nke isii Ozem, nke asaa Devid.
16 Their sisters were Zeruiah and Abigail. Zeruiah's sons: Abishai, Joab, and Asahel—three. Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya, ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel.
17 Abigail bore Amasa, and the father of Amasa was Jether the Ishmaelite. Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa.
18 Caleb son of Hezron had children by his wife Azubah and by Jerioth; her sons were Jesher, Shobab, and Ardon. Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a Jesha, Shobab na Adọn.
19 When Azubah died, Caleb married Ephrath, and she bore him Hur. Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua.
20 Hur fathered Uri, and Uri fathered Bezalel. Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel.
21 Afterward Hezron had relations with the daughter of Machir the father of Gilead, marrying her at sixty; she bore him Segub. Mgbe Hezrọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada Makia onye mụtaara ya Segub. Makia bụ nna Gilead.
22 Segub fathered Jair, who held twenty-three towns in the land of Gilead. Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead.
23 But Geshur and Aram took Havvoth-jair from them, plus Kenath and its villages—sixty towns. All these were sons of Machir, father of Gilead. Ma Geshua na Aram dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa Kenat nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu. Ndị a niile bụ ụmụ Makia nna Gilead.
24 After Hezron died in Caleb-ephrathah, Abijah, Hezron's wife, bore him Ashhur, the father of Tekoa. Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa.
25 The sons of Jerahmeel, Hezron's firstborn: Ram his firstborn, then Bunah, Oren, Ozem, and Ahijah. Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya, mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija.
26 Jerahmeel had another wife, whose name was Atarah; she was the mother of Onam. Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.
27 The sons of Ram, Jerahmeel's firstborn: Maaz, Jamin, and Eker. Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na Jamin, na Eka.
28 The sons of Onam: Shammai and Jada. The sons of Shammai: Nadab and Abishur. Ụmụ Onam mụrụ bụ Shamai, na Jada. Shamai mụkwara Nadab, na Abishua.
29 Abishur's wife was named Abihail, and she bore him Ahban and Molid. Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid.
30 The sons of Nadab: Seled and Appaim. Seled died without children. Ụmụ Nadab mụrụ bụ Seled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla.
31 The son of Appaim: Ishi. The son of Ishi: Sheshan. The child of Sheshan: Ahlai. Ma Apaim mụtara Ishi. Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai.
32 The sons of Jada, Shammai's brother: Jether and Jonathan. Jether died without children. Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ, Jeta na Jonatan. Jeta amụtaghị nwa ọbụla,
33 The sons of Jonathan: Peleth and Zaza. These were the descendants of Jerahmeel. ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Pelet na Zaza. Ndị a bụ ụmụ Jerameel.
34 Now Sheshan had no sons, only daughters. He had an Egyptian servant whose name was Jarha, Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke. O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha.
35 and Sheshan gave his daughter in marriage to Jarha his servant, and she bore him Attai. O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai.
36 Attai fathered Nathan, and Nathan fathered Zabad, Atai mụrụ Netan, Netan mụrụ Zabad,
37 Zabad fathered Ephlal, and Ephlal fathered Obed, Zabad amụọ Eflal. Nwa Eflal bụ Obed,
38 Obed fathered Jehu, and Jehu fathered Azariah, ma Obed mụrụ Jehu. Jehu amụọ Azaraya.
39 Azariah fathered Helez, and Helez fathered Eleasah, Azaraya bụ nna Helez, Helez mụrụ Eleasa.
40 Eleasah fathered Sismai, and Sismai fathered Shallum, Eleasa mụrụ Sismai, Sismai amụọ Shalum.
41 Shallum fathered Jekamiah, and Jekamiah fathered Elishama. Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama.
42 Sons of Caleb, Jerahmeel's brother: Mesha his firstborn, father of Ziph; and the sons of Mareshah the father of Hebron. Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn.
43 The sons of Hebron: Korah, Tappuah, Rekem, and Shema. Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema.
44 Shema fathered Raham, the father of Jorkeam, and Rekem fathered Shammai. Shema mụrụ Raham, onye bụ nna Jokean. Rekem mụrụ Shamai.
45 The son of Shammai was Maon, and Maon was the father of Beth-zur. Ọkpara Shamai bụ Maon, onye mụrụ Bet Zoa.
46 Ephah, Caleb's concubine, bore Haran, Moza, and Gazez; and Haran fathered Gazez. Efaa, iko nwanyị Kaleb, mụtaara ya Haran, Moza na Gazez. Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez.
47 The sons of Jahdai: Regem, Jotham, Geshan, Pelet, Ephah, and Shaaph. Jadia mụtara ndị ikom ndị a: Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf.
48 Maacah, Caleb's concubine, bore Sheber and Tirhanah. Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a: Sheba na Tiahana,
49 She bore Shaaph, father of Madmannah, and Sheva, father of Machbenah and Gibea. Caleb's daughter was Achsah. ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna, Sheva nna Makbena, tinyere Gibea. Aha nwa nwanyị Kaleb mụtara bụ Aksa.
50 These were the descendants of Caleb. The sons of Hur, the firstborn of Ephrathah: Shobal the father of Kiriath-jearim, Ndị a bụ ụmụ Kaleb. Ụmụ Hua, ọkpara Efrata mụrụ bụ, Shobal, nna Kiriat Jearim,
51 Salma the father of Bethlehem, and Hareph the father of Beth-gader. Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea.
52 Shobal the father of Kiriath-jearim had other sons: Haroeh, and half of the Menuhoth. Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụ Haroe, onye mụrụ ọkara ndị ikwu Menuhot.
53 Kiriath-jearim's clans: Ithrites, Puthites, Shumathites, Mishraites—from them came the Zorathites and Eshtaolites. Ya mụtakwara ndị ikwu Kiriat Jearim, ndị Itra, ndị Put, ndị Shumat na ndị Mishra. Nʼime ndị a ka ndị Zorat na ndị Eshtaol si pụta.
54 The descendants of Salma: Bethlehem, the Netophathites, Atroth-beth-joab, half of the Manahathites, and the Zorites. Salma mụtara ikwu ndị a: Betlehem, ndị Netofa, ndị Atrot Bet Joab, ụfọdụ ndị Manaha na ndị Zoa.
55 The scribe clans living at Jabez: Tirathites, Shimeathites, Sucathites—Kenites who came from Hammath, father of the house of Rechab. Ụfọdụ ha bụ ikwu ndị ode akwụkwọ, ndị bi nʼobodo Jabez: ndị Tirait, na ndị Shimea, na ndị Suka. Ndị a niile bụ ndị Ken, ndị sitere nʼagbụrụ Hamat, nna ndị ikwu Rekab.
FHB

Scripture from Father’s Heart Bible™. © 2026 Spirit Media Publishing, the imprint of Spirit Media Inc. All rights reserved. In Divine Voice™ Color, the words spoken by our Father show in blue, the words of the Son in red, and the words of the Spirit in purple.

OICB

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide.
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 · Creative Commons - Attribution-ShareAlike [CC BY-SA]