Skip to content
The Believer's Library

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

1 Chronicles 1 OICB

Show OICB only
Verse × ×
1 Adam, Seth, Enosh, Adam, Set, Enọsh,
2 Kenan, Mahalalel, Jared, Kenan, Mahalalel, Jared,
3 Enoch, Methuselah, Lamech, Enọk, Metusela, Lamek, na Noa.
4 Noah, Shem, Ham, and Japheth. Ụmụ Noa bụ Shem, Ham, na Jafet.
5 The sons of Japheth: Gomer, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshech, and Tiras. Ụmụ ndị ikom Jafet bụ: Goma, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshek na Tiras.
6 The sons of Gomer: Ashkenaz, Diphath, and Togarmah. Ụmụ ndị ikom Goma bụ Ashkenaz, na Rifat, na Togama.
7 The sons of Javan: Elishah, Tarshish, the Kittim, and the Rodanim. Ụmụ ndị ikom Javan bụ: Elisha, Tashish, Kitim, na Rodanim.
8 The sons of Ham: Cush, Mizraim, Put, and Canaan. Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush, Ijipt, Put na Kenan.
9 The sons of Cush: Seba, Havilah, Sabta, Raamah, and Sabteca. The sons of Raamah: Sheba and Dedan. Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan.
10 Cush fathered Nimrod; he was the first to become a mighty one on the earth. Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.
11 Mizraim fathered the Ludim, the Anamim, the Lehabim, the Naphtuhim, Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,
12 the Pathrusim, the Casluhim (from whom the Philistines came), and the Caphtorim. ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto.
13 Canaan fathered Sidon his firstborn, and Heth, Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị Het,
14 and the Jebusites, the Amorites, the Girgashites, ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash,
15 the Hivites, the Arkites, the Sinites, ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,
16 the Arvadites, the Zemarites, and the Hamathites. ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat.
17 The sons of Shem: Elam, Asshur, Arpachshad, Lud, and Aram; and the sons of Aram: Uz, Hul, Gether, and Meshech. Ụmụ ndị ikom Shem bụ Elam, Ashua, Apakshad, Lud na Aram. Ụmụ Aram bụ Uz, Hul, Geta na Meshek.
18 Arpachshad fathered Shelah, and Shelah fathered Eber. Apakshad bụ nna Shela; Shela bụrụ nna Eba.
19 Eber had two sons: one named Peleg, since the earth was divided in his days, and his brother named Joktan. Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan.
20 Joktan fathered Almodad, Sheleph, Hazarmaveth, Jerah, Joktan bụ nna Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera,
21 Hadoram, Uzal, Diklah, Hadoram, Ụzal, Dikla,
22 Ebal, Abimael, Sheba, Obal, Abimael, Sheba,
23 Ophir, Havilah, and Jobab. All these were the sons of Joktan. Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.
24 Shem, Arpachshad, Shelah, Shem, Apakshad, Shela,
25 Eber, Peleg, Reu, Eba, Peleg, Reu,
26 Serug, Nahor, Terah, Serug, Nahọ, Tera
27 Abram, that is, Abraham. na Ebram, ya bụ Ebraham.
28 The sons of Abraham: Isaac and Ishmael. Ụmụ Ebraham mụrụ bụ Aịzik na Ishmel.
29 These are their family records: the firstborn of Ishmael, Nebaioth; then Kedar, Adbeel, Mibsam, Ndị a bụ ụmụ ụmụ ha: Nebaiot (ọkpara Ishmel), Keda, Adbel, Mibsam,
30 Mishma, Dumah, Massa, Hadad, Tema, Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema,
31 Jetur, Naphish, and Kedemah. These are the sons of Ishmael. Jetua, Nafish na Kedema. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ishmel.
32 Keturah, Abraham's concubine, bore Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak, and Shuah. Jokshan's sons: Sheba and Dedan. Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. Jokshan mụtara ndị a: Sheba na Dedan.
33 The sons of Midian: Ephah, Epher, Hanoch, Abida, and Eldaah. All these were the sons of Keturah. Ụmụ ndị ikom Midian bụ: Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura.
34 Abraham fathered Isaac. The sons of Isaac: Esau and Israel. Ebraham mụtara Aịzik. Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ Ịsọ na Izrel.
35 The sons of Esau: Eliphaz, Reuel, Jeush, Jalam, and Korah. Ịsọ mụrụ ndị a: Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora.
36 The sons of Eliphaz: Teman, Omar, Zephi, Gatam, Kenaz, Timna, and Amalek. Ụmụ Elifaz bụ Teman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz, na Amalek, site na Timna.
37 The sons of Reuel: Nahath, Zerah, Shammah, and Mizzah. Ụmụ ndị ikom Reuel bụ: Nahat, Zera, Shama, na Miza.
38 The sons of Seir: Lotan, Shobal, Zibeon, Anah, Dishon, Ezer, and Dishan. Ụmụ ndị ikom Sia bụ Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na Dishan.
39 The sons of Lotan: Hori and Homam; and Lotan's sister was Timna. Ụmụ ndị ikom Lotan bụ Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan.
40 The sons of Shobal: Alian, Manahath, Ebal, Shephi, and Onam. The sons of Zibeon: Aiah and Anah. Ụmụ ndị ikom Shobal bụ Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam. Zibiọn mụrụ Aịa na Ana.
41 The sons of Anah: Dishon. The sons of Dishon: Hamran, Eshban, Ithran, and Cheran. Ana mụrụ Dishọn. Ụmụ Dishọn bụ Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran.
42 The sons of Ezer: Bilhan, Zaavan, and Jaakan. The sons of Dishan: Uz and Aran. Ụmụ ndị ikom Eza bụ Bilhan, na Zaavan, na Akan. Ụmụ ndị ikom Dishan bụ Uz na Aran.
43 These are the kings who reigned in Edom's land before any king reigned over the Israelites: Bela son of Beor, whose city was Dinhabah. Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba.
44 When Bela died, Jobab son of Zerah from Bozrah reigned in his place. Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze.
45 When Jobab died, Husham from the land of the Temanites reigned in his place. Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.
46 Husham died; Hadad son of Bedad, who defeated Midian in the country of Moab, reigned instead; his city was Avith. Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit.
47 When Hadad died, Samlah from Masrekah reigned in his place. Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.
48 When Samlah died, Shaul from Rehoboth on the River reigned in his place. Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze.
49 When Shaul died, Baal-hanan son of Achbor reigned in his place. Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.
50 Baal-hanan died; Hadad reigned in his place. His city was Pai; his wife was Mehetabel, daughter of Matred, daughter of Me-zahab. Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab.
51 And Hadad died. The chiefs of Edom were: chief Timna, chief Aliah, chief Jetheth, Hadad mesịrị nwụọkwa. Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ Timna, Alva, Jetet,
52 chief Oholibamah, chief Elah, chief Pinon, Oholibama, Elaa, Pinon,
53 chief Kenaz, chief Teman, chief Mibzar, Kenaz, Teman, Mibza,
54 chief Magdiel, chief Iram. These were the chiefs of Edom. Magdiel na Iram. Ndị a bụ ndịisi ọnụmara nʼEdọm.
FHB

Scripture from Father’s Heart Bible™. © 2026 Spirit Media Publishing, the imprint of Spirit Media Inc. All rights reserved. In Divine Voice™ Color, the words spoken by our Father show in blue, the words of the Son in red, and the words of the Spirit in purple.

OICB

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide.
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 · Creative Commons - Attribution-ShareAlike [CC BY-SA]