Skip to content
The Believer's Library

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Numbers 33 OICB

Show OICB only
Verse × ×
1 These are the stages of the Israelites' journey out of Egypt, by their divisions under Moses and Aaron's hand. Ndị a bụ usoro mbili ije ụmụ Izrel, site nʼoge ha hapụrụ Ijipt dịka ha si nọọ nʼigwe nʼigwe. Ọ bụ Mosis na Erọn duuru ha nʼije ndị a.
2 Moses wrote their starting points by stage, at our Father's command; these are their stages by starting points. Mosis, nʼonwe ya, dere usoro ije ha ndị a nʼakwụkwọ dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu.
3 They set out from Rameses on the fifteenth day of the first month, the day after Passover—the Israelites marched out boldly, in full view of all the Egyptians, Ha biliri njem site na Ramesis, nʼụbọchị nke iri na ise nʼọnwa nke mbụ, ụbọchị na-esota nke e mere Mmemme Ngabiga. Ha niile zọpụrụ ije nʼatụghị egwu nʼihu ndị Ijipt,
4 while the Egyptians buried all their firstborn, whom our Father had struck down among them, and on their gods our Father executed judgments. mgbe ndị ha nọ na-eli ụmụ ha niile ndị e buru ụzọ mụọ, bụ ndị Onyenwe anyị tigburu nʼetiti ha nʼihi na Onyenwe anyị kpere chi ha niile ikpe.
5 The children of Israel set out from Rameses and camped at Succoth. Ndị Izrel hapụrụ Ramesis, bịa maa ụlọ ikwu ha na Sukọt.
6 They set out from Succoth and camped at Etham, which is on the edge of the wilderness. Ha hapụrụ Sukọt bịaruo Etam, nke dị nʼọnụ ọnụ ọzara ahụ.
7 They left Etham, turned back to Pi-hahiroth, east of Baal-zephon, and camped before Migdol. Ha hapụrụ Etam laghachi azụ gaa Pi Hahirot, nke dị nso nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Baal-Zefọn, ebe ha manyere ụlọ ikwu ha na ndịda ugwu Migdol.
8 They set out from before Hahiroth, crossed the sea into the wilderness, traveled three days through the wilderness of Etham, and camped at Marah. Mgbe ha hapụrụ Pi Hahirot, ha sitere nʼetiti Osimiri Uhie gafee gaa ije ụbọchị atọ bata nʼọzara Etam. Ha manyere ụlọ ikwu ha na Mara.
9 They left Marah and reached Elim, where twelve water springs and seventy palm trees stood; there they camped. Mgbe ha hapụrụ Mara, ha batara Elim, ebe e nwere mmiri iri na abụọ si nʼala na-asọpụta, na iri osisi nkwụ asaa. Ha nọrọ ọdụ dị ukwuu nʼebe a.
10 They set out from Elim and camped by Yam Suph. Mgbe ha hapụrụ Elim, ha wuru ụlọ ikwu ha nʼakụkụ Osimiri Uhie.
11 They set out from Yam Suph and camped in the wilderness of Sin. Emesịa, ha hapụrụ Osimiri Uhie gaa maa ụlọ ikwu ha nʼọzara a na-akpọ Sin.
12 They set out from the wilderness of Sin and camped at Dophkah. Ha hapụrụ ọzara Sin gaa maa ụlọ ikwu ha na Dofka.
13 They set out from Dophkah and camped at Alush. Emesịa, ha hapụrụ Dofka bịaruo Alush maa ụlọ ikwu ha.
14 They left Alush and camped at Rephidim, where the people had no water to drink. Mgbe ha hapụrụ Alush, ha rutere Refidim, ebe ndị Izrel na-ahụghị mmiri ọṅụṅụ.
15 They set out from Rephidim and camped in the wilderness of Sinai. Ha hapụrụ Refidim bịaruo nʼọzara Saịnaị ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
16 They set out from the wilderness of Sinai and camped at Kibroth-hattaavah. Ha hapụrụ ọzara Saịnaị bịaruo Kibrọt Hataava ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
17 They set out from Kibroth-hattaavah and camped at Hazeroth. Ha hapụrụ Kibrọt Hataava bịaruo Hazerọt ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
18 They set out from Hazeroth and camped at Rithmah. Ha hapụrụ Hazerọt bịaruo Ritma ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
19 They set out from Rithmah and camped at Rimmon-perez. Ha hapụrụ Ritma bịaruo Rimon-Perez ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
20 They set out from Rimmon-perez and camped at Libnah. Ha hapụrụ Rimon-Perez bịaruo Libna ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
21 They set out from Libnah and camped at Rissah. Ha hapụrụ Libna bịaruo Rissa ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
22 They set out from Rissah and camped at Kehelathah. Ha hapụrụ Rissa bịaruo Kehelata ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
23 They set out from Kehelathah and camped at Mount Shepher. Ha hapụrụ Kehelata bịaruo nʼugwu Shefa ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
24 They set out from Mount Shepher and camped at Haradah. Ha hapụrụ ugwu Shefa bịaruo Harada ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
25 They set out from Haradah and camped at Makheloth. Ha hapụrụ Harada bịaruo Makhelot ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
26 They set out from Makheloth and camped at Tahath. Ha hapụrụ Makhelot bịaruo Tahat ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
27 They set out from Tahath and camped at Terah. Ha hapụrụ Tahat bịaruo Tera ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
28 They set out from Terah and camped at Mithkah. Ha hapụrụ Tera bịaruo Mitka ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
29 They set out from Mithkah and camped at Hashmonah. Ha hapụrụ Mitka bịaruo Hashmona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
30 They set out from Hashmonah and camped at Moseroth. Ha hapụrụ Hashmona bịaruo Moserot ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
31 They set out from Moseroth and camped at Bene-jaakan. Ha hapụrụ Moserot bịaruo Bene Jaakan ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
32 They set out from Bene-jaakan and camped at Hor-haggidgad. Ha hapụrụ Bene Jaakan bịaruo Họ Hagịdgad ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
33 They set out from Hor-haggidgad and camped at Jotbathah. Ha hapụrụ Họ Hagịdgad bịaruo Jotbata ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
34 They set out from Jotbathah and camped at Abronah. Ha hapụrụ Jotbata bịaruo Abrona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
35 They set out from Abronah and camped at Ezion-geber. Ha hapụrụ Abrona bịaruo Eziọn Geba ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
36 They set out from Ezion-geber and camped in the wilderness of Zin, that is, Kadesh. Ha hapụrụ Eziọn Geba bịa maa ụlọ ikwu ha na Kadesh, nke dị nʼọzara Zin.
37 They left Kadesh and camped at Mount Hor, on the edge of Edom's land. Ha hapụrụ Kadesh bịa maa ụlọ ikwu ha nʼugwu Hor nʼoke ala ndị Edọm.
38 Aaron the priest climbed Mount Hor at our Father's command and died there in the fortieth year after the children of Israel left the land of Egypt, in the fifth month, on its first day. Erọn, bụ onye nchụaja gbagoro nʼugwu Hor site nʼiwu Onyenwe anyị. Nʼebe ọ nọ nwụọ, nʼụbọchị mbụ nke ọnwa nke ise, nʼafọ nke iri anọ site na mgbe ụmụ Izrel si Ijipt pụta.
39 Aaron was 123 years old when he died on Mount Hor. Erọn gbara narị afọ na iri afọ abụọ na atọ mgbe ọ nwụrụ nʼugwu Hor.
40 The Canaanite king of Arad, living in the Negev of Canaan, heard the Israelites were coming. Onye Kenan bụ eze Arad, onye bi na Negev nʼime ala Kenan, nụrụ na ndị Izrel na-abịa.
41 They set out from Mount Hor and camped at Zalmonah. Ha hapụrụ ugwu Hor bịaruo Zalmona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
42 They set out from Zalmonah and camped at Punon. Ha hapụrụ Zalmona bịaruo Punon ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
43 They set out from Punon and camped at Oboth. Ha hapụrụ Punon bịaruo Obot ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
44 They set out from Oboth and camped at Iye-abarim, on the border of Moab. Ha hapụrụ Obot bịaruo Iye Abarim, nʼoke ala ndị Moab.
45 They set out from Iyim and camped at Dibon-gad. Ha hapụrụ Iye Abarim bịaruo Dibọn Gad ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
46 They set out from Dibon-gad and camped at Almon-diblathaim. Ha hapụrụ Dibọn Gad bịaruo Almon Diblataim ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
47 They set out from Almon-diblathaim and camped in the mountains of Abarim, near Nebo. Ha hapụrụ Almon Diblataim bịaruo nʼugwu Abarim nke dị nso na Nebo ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
48 They left the mountains of Abarim and camped on the plains of Moab, by the Jordan at Jericho. Ha hapụrụ ugwu Abarim bata nʼobosara ala Moab nʼakụkụ osimiri Jọdan, na ncherita ihu Jeriko, ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
49 They camped along the Jordan, from Beth-jeshimoth to Abel-shittim, on the plains of Moab. Mgbe ha nọ nʼebe a, ha manyere ụlọ ikwu ha nʼebe dị iche iche nʼakụkụ osimiri Jọdan, site na Bet-Jeshimọt rute rịị ebe a na-akpọ Ebel-Shitim, nʼobosara ala Moab.
50 Our Father spoke to Moses in the plains of Moab by the Jordan at Jericho, saying: Nʼobosara ala Moab, nʼakụkụ Jọdan, na ncherita ihu Jeriko ka Onyenwe anyị nọ gwa Mosis okwu sị ya,
51 "Speak to the Israelites and tell them: When you cross the Jordan into the land of Canaan. “Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Mgbe unu gafere osimiri Jọdan banye nʼala Kenan,
52 Drive out everyone living in the land before you; destroy all their carved images and metal figures, and tear down all their high places. unu aghaghị ịchụpụ ndị niile bi nʼebe ahụ ma bibie chi niile ha na-efe, ndị ha ji nkume tụọ na ndị ha kpụrụ akpụ. Unu ga-ebibikwa ebe niile dị nʼelu ugwu niile, ebe ha na-anọ efe arụsị ha niile ofufe.
53 Possess the land and live in it, for I have given you the land to possess. Nwetanụ ala ahụ, birikwa nʼime ya, nʼihi na enyela m unu ala ahụ ka unu nwere ya.
54 Divide the land by lot among your clans—more land to larger clans, less to smaller ones. Wherever the lot falls for someone, that becomes theirs. You will inherit by your ancestral tribes. Unu ga-eke ala ahụ site nʼife nza, dịka agbụrụ unu niile si dị. Ndị bara ụba nye ha ihe nketa dị ukwuu, ndị dị ole na ole nye ha ihe nketa dị nta. Ihe ọ bụla ruuru agbụrụ ọbụla site nʼife nza ga-abụ nke ha. Kee ya dịka ebo nna nna unu ha si dị.
55 "But if you don't drive out the land's residents before you, those you leave will be barbs in your eyes and thorns in your sides, troubling you in the land where you live. “ ‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị niile bi nʼala ahụ, ndị unu hapụrụ ga-abụrụ unu iberibe unyi nʼanya unu. Ha ga-adịkwara unu ka ogwu nke ga-adụkasị unu ahụ. Ha ga-enye unu nsogbu nʼala ahụ unu na-aga ibi nʼime ya.
56 And then I will do to you what I had planned to do to them." Mgbe ahụ kwa, aga m emeso unu ụdị mmeso ahụ m na-akwado imeso ha ugbu a.’ ”
FHB

Scripture from Father’s Heart Bible™. © 2026 Spirit Media Publishing, the imprint of Spirit Media Inc. All rights reserved. In Divine Voice™ Color, the words spoken by our Father show in blue, the words of the Son in red, and the words of the Spirit in purple.

OICB

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide.
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 · Creative Commons - Attribution-ShareAlike [CC BY-SA]